2 Ihe E Mere 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ mgbe nke a gasịrị ka Senakerib+ eze Asiria zigara ndị na-ejere ya ozi Jeruselem, mgbe ya onwe ya na ndị agha ya niile+ nọ na Lekish,+ ka ha gwa Hezekaya eze Juda na ndị Judia niile bi na Jeruselem, sị:
9 Ọ bụ mgbe nke a gasịrị ka Senakerib+ eze Asiria zigara ndị na-ejere ya ozi Jeruselem, mgbe ya onwe ya na ndị agha ya niile+ nọ na Lekish,+ ka ha gwa Hezekaya eze Juda na ndị Judia niile bi na Jeruselem, sị: