Jeremaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+ Mak 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jizọs legidere ha anya wee sị: “N’ebe ụmụ mmadụ nọ, ọ gaghị ekwe omume, ma ọ dịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ, n’ihi na ihe niile kwere omume n’ebe Chineke nọ.”+
17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+
27 Jizọs legidere ha anya wee sị: “N’ebe ụmụ mmadụ nọ, ọ gaghị ekwe omume, ma ọ dịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ, n’ihi na ihe niile kwere omume n’ebe Chineke nọ.”+