2 Ihe E Mere 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Hezekaya+ bụ́ eze na Aịzaya+ nwa Emọz,+ bụ́ onye amụma,+ nọ na-ekpe ekpere n’ihi ihe a,+ na-akpọku Chineke nke bi n’eluigwe maka enyemaka.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Jems 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+
20 Ma Hezekaya+ bụ́ eze na Aịzaya+ nwa Emọz,+ bụ́ onye amụma,+ nọ na-ekpe ekpere n’ihi ihe a,+ na-akpọku Chineke nke bi n’eluigwe maka enyemaka.+
16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+