Ọnụ Ọgụgụ 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Ma mkpụrụ obi nke kpachaara anya mee ihe,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, o wee kwujọọ Jehova,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+
30 “‘Ma mkpụrụ obi nke kpachaara anya mee ihe,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, o wee kwujọọ Jehova,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+