1 Ndị Eze 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee nye+ eze ọlaedo dị otu narị talent na iri abụọ+ na mmanụ bọlsọm+ dị nnọọ ukwuu na nkume dị oké ọnụ ahịa. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ e butere mmanụ bọlsọm dị ukwuu ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere Eze Sọlọmọn. Jeremaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+
10 O wee nye+ eze ọlaedo dị otu narị talent na iri abụọ+ na mmanụ bọlsọm+ dị nnọọ ukwuu na nkume dị oké ọnụ ahịa. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ e butere mmanụ bọlsọm dị ukwuu ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere Eze Sọlọmọn.
11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+