Aịzaya 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ gị?”+ Hezekaya wee zaa, sị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. Ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edebe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”
4 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ gị?”+ Hezekaya wee zaa, sị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. Ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edebe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”