2 Ndị Eze 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ gị?” Hezekaya wee zaa, sị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. Ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edebe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”+
15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ gị?” Hezekaya wee zaa, sị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. Ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edebe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”+