Daniel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha na eze wee malite ikwurịta okwu, n’ime ha niile, o nweghị onye dị ka Daniel, Hananaya, Mishel na Azaraya;+ ha wee na-eje ozi n’ihu eze.+ Daniel 2:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Daniel wee rịọ eze, o wee họpụta Shedrak, Mishak na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị, ma Daniel nọ n’obí eze.+
19 Ha na eze wee malite ikwurịta okwu, n’ime ha niile, o nweghị onye dị ka Daniel, Hananaya, Mishel na Azaraya;+ ha wee na-eje ozi n’ihu eze.+
49 Daniel wee rịọ eze, o wee họpụta Shedrak, Mishak na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị, ma Daniel nọ n’obí eze.+