2 Ndị Eze 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, Manase sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ubi dị n’ụlọ ya, n’ubi Ọza;+ Emọn nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
18 N’ikpeazụ, Manase sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ubi dị n’ụlọ ya, n’ubi Ọza;+ Emọn nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.