1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+ 2 Ndị Eze 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, Hezekaya sooro nna nna ya hà dinaa;+ Manase+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.