2 Ndị Eze 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Josaya na eze ziri Shefan,+ nwa Azalaya nwa Meshọlam bụ́ odeakwụkwọ, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova, ọ sịrị ya:
3 O wee ruo n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Josaya na eze ziri Shefan,+ nwa Azalaya nwa Meshọlam bụ́ odeakwụkwọ, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova, ọ sịrị ya: