Diuterọnọmi 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo Mozis dechara iwu ndị a n’akwụkwọ ruo mgbe ha gwụchara,+ Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+ 2 Ihe E Mere 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ha nọ na-ewepụta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova, Hilkaya+ onye nchụàjà hụrụ akwụkwọ+ iwu Jehova,+ nke o nyere site n’aka Mozis.+
26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+
14 Ka ha nọ na-ewepụta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova, Hilkaya+ onye nchụàjà hụrụ akwụkwọ+ iwu Jehova,+ nke o nyere site n’aka Mozis.+