Diuterọnọmi 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+ 2 Ihe E Mere 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ihe ndị ọzọ metụtara+ Josaya na obiọma* ya,+ dị ka ihe e dere n’iwu+ Jehova si dị,
18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+