2 Ihe E Mere 32:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ihe ndị ọzọ metụtara+ Hezekaya na obiọma* ya,+ lee, e dere ha n’ọhụụ Aịzaya onye amụma, bụ́ nwa Emọz,+ n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Juda na Izrel. Ilu 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe a na-achọsi ike n’ime mmadụ bụ obiọma* ya;+ onye dara ogbenye kakwa onye ụgha mma.+
32 Ma ihe ndị ọzọ metụtara+ Hezekaya na obiọma* ya,+ lee, e dere ha n’ọhụụ Aịzaya onye amụma, bụ́ nwa Emọz,+ n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Juda na Izrel.