2 Ihe E Mere 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya. 2 Ihe E Mere 31:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O ji obi ya dum+ rụọ ọrụ niile ọ malitere ịrụ n’ihe metụtara ozi a na-eje+ n’ụlọ ezi Chineke nakwa n’ihe metụtara iwu ahụ+ na ntụziaka, iji chọọ+ Chineke ya, ihe gakwaara ya nke ọma.+
20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.
21 O ji obi ya dum+ rụọ ọrụ niile ọ malitere ịrụ n’ihe metụtara ozi a na-eje+ n’ụlọ ezi Chineke nakwa n’ihe metụtara iwu ahụ+ na ntụziaka, iji chọọ+ Chineke ya, ihe gakwaara ya nke ọma.+