2 Ihe E Mere 29:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Anụ àjà nsure ọkụ+ ahụ dịkwa nnọọ ukwuu, tinyere abụba+ anụ a ga-eji chụọ àjà udo+ na àjà ihe ọṅụṅụ+ a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ ahụ. Ọ bụ otú a ka e si kwadebe maka ọrụ a ga na-arụ n’ụlọ Jehova.+
35 Anụ àjà nsure ọkụ+ ahụ dịkwa nnọọ ukwuu, tinyere abụba+ anụ a ga-eji chụọ àjà udo+ na àjà ihe ọṅụṅụ+ a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ ahụ. Ọ bụ otú a ka e si kwadebe maka ọrụ a ga na-arụ n’ụlọ Jehova.+