-
Levitikọs 3:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 tinyere akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ya bụ, abụba dị n’úkwù ya. Ma ọ ga-ewepụta abụba dị n’elu imeju ya, ya na akụrụ ya.
-