Diuterọnọmi 32:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 ọ gara n’ihu ịsị ha: “Tinyenụ okwu niile m na-agwa unu iji dọọ unu aka ná ntị taa n’obi unu,+ ka unu wee nye ụmụ unu iwu ka ha lezie anya ime ihe niile e kwuru n’iwu a.+ Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.+
46 ọ gara n’ihu ịsị ha: “Tinyenụ okwu niile m na-agwa unu iji dọọ unu aka ná ntị taa n’obi unu,+ ka unu wee nye ụmụ unu iwu ka ha lezie anya ime ihe niile e kwuru n’iwu a.+