Diuterọnọmi 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel. Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+ 2 Ndị Eze 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.
9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.
26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+
8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.