Diuterọnọmi 28:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+ Abụ Ọma 109:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ hụkwara nkọcha n’anya,+ o wee bịakwasị ya;+O nweghịkwa mmasị ná ngọzi,+O wee dị anya n’ebe ọ nọ;+ Jeremaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+
45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+
17 Ọ hụkwara nkọcha n’anya,+ o wee bịakwasị ya;+O nweghịkwa mmasị ná ngọzi,+O wee dị anya n’ebe ọ nọ;+ Jeremaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+
6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+