1 Ndị Eze 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ọ dọbara ozu ya n’ili nke aka ya; ha wee na-akwara ya ákwá arịrị, sị:+ “Ewoo, nwanne m nwoke!” 1 Ndị Eze 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee ruo mgbe o lisịrị ya na ọ gwara ụmụ ya, sị: “Mgbe m nwụrụ, unu ga-eli m n’ili ahụ e liri onye nke ezi Chineke ahụ. Wụsanụ ọkpụkpụ m n’akụkụ ọkpụkpụ nke ya.+
30 Ya mere, ọ dọbara ozu ya n’ili nke aka ya; ha wee na-akwara ya ákwá arịrị, sị:+ “Ewoo, nwanne m nwoke!”
31 O wee ruo mgbe o lisịrị ya na ọ gwara ụmụ ya, sị: “Mgbe m nwụrụ, unu ga-eli m n’ili ahụ e liri onye nke ezi Chineke ahụ. Wụsanụ ọkpụkpụ m n’akụkụ ọkpụkpụ nke ya.+