1 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+
13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+