2 Ndị Eze 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị: “Nkume ili ònye ka m na-ahụ n’ebe ahụ?” Ndị obodo ahụ wee sị ya: “Ọ bụ ili+ onye nke ezi Chineke nke si Juda bịa+ wee kwuo ihe ndị a i mere ebe ịchụàjà dị na Betel.”+
17 O wee sị: “Nkume ili ònye ka m na-ahụ n’ebe ahụ?” Ndị obodo ahụ wee sị ya: “Ọ bụ ili+ onye nke ezi Chineke nke si Juda bịa+ wee kwuo ihe ndị a i mere ebe ịchụàjà dị na Betel.”+