Jenesis 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Leban gara ịkpacha ajị atụrụ ya. Ka nke a na-eme, Rechel zuuru terafim+ nna ya. Jenesis 31:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ugbu a ị lawara n’ihi na ụlọ nna gị anọwo na-agụsi gị agụụ ike, gịnịzi mere i ji zuru chi m?”+ Hosia 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+
4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+