Diuterọnọmi 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;) 1 Ndị Eze 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn. 1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;)
5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn.
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.