1 Ndị Eze 7:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 na efere na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko+ na ihe ịgụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee, na ebe e gwunyere ibo ụzọ+ nke ụlọ dị n’ime, ya bụ, Ebe Kasị Nsọ, na ibo ụzọ+ nke ụlọ nsọ ahụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ. Ezra 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 obere ọkwá+ ọlaedo iri atọ, narị obere ọkwá ọlaọcha anọ na iri, na otu puku arịa ndị ọzọ.
50 na efere na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko+ na ihe ịgụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee, na ebe e gwunyere ibo ụzọ+ nke ụlọ dị n’ime, ya bụ, Ebe Kasị Nsọ, na ibo ụzọ+ nke ụlọ nsọ ahụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ.