Ọpụpụ 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 7:86 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 86 iko+ ọlaedo iri na abụọ ahụ, ndị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ juru, dị shekel iri shekel iri, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ha, ọlaedo dum e ji mee iko ndị ahụ wee dịrị otu narị shekel na iri abụọ;
29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+
86 iko+ ọlaedo iri na abụọ ahụ, ndị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ juru, dị shekel iri shekel iri, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ha, ọlaedo dum e ji mee iko ndị ahụ wee dịrị otu narị shekel na iri abụọ;