16 E mesịa, o ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, efere ya na iko ya na ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ.+
7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl+ achịcha a na-eche n’ihu Chineke, ha ga-edokwasịkwa efere+ na iko na ọkwá,+ na ihe e ji awụsa àjà ihe ọṅụṅụ, n’elu ya; achịcha+ ahụ a na-edebe mgbe niile ga na-adị n’elu ya.
50 na efere na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko+ na ihe ịgụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee, na ebe e gwunyere ibo ụzọ+ nke ụlọ dị n’ime, ya bụ, Ebe Kasị Nsọ, na ibo ụzọ+ nke ụlọ nsọ ahụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ.