Ọpụpụ 25:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ị ga-akpụ efere ya, iko ya, nakwa ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà mmanya. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa+ kpụọ ha.
29 “Ị ga-akpụ efere ya, iko ya, nakwa ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà mmanya. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa+ kpụọ ha.