Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 37:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 O jizi ọlaedo a na-agwaghị agwa kpụọ arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, ya bụ, efere ya, iko ya, nakwa ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà mmanya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 4:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl a na-edosa achịcha a na-enye Chineke.+ Ha ga-edokwasịkwa n’elu ya efere, iko, ọkwá, na ihe mmiri ndị e ji awụsa àjà mmanya.+ Achịcha dị nsọ+ ga na-adị na tebụl ahụ mgbe niile.

  • 1 Ndị Eze 7:48
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 Ihe ndị Solomọn rụrụ maka ụlọ Jehova bụ: ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo rụọ, tebụl e ji ọlaedo rụọ+ nke a na-edosa achịcha a na-enye Chineke,

  • 1 Ndị Eze 7:50
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 50 Ihe ndị ọzọ ọ rụrụ bụ efere, ihe ndị e ji emenyụ ọkụ,+ ọkwá, iko,+ na ihe ndị e ji agụrụ ọkụ,+ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. O jikwa ọlaedo rụọ ihe ndị ji ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ dị n’ime,+ ya bụ, Ebe Kacha Nsọ, nakwa ihe ndị ji ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ* ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya