Ọpụpụ 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+
29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+