25 O wee ruo n’ọnwa nke asaa+ na Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, bụ́ onye si n’ezinụlọ eze, bịara, ya na ndị agha iri, ha wee gbuo Gedalaya,+ tinyere ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+
14 ha ziri ozi, e wee kpọpụta Jeremaya n’Ogige Ndị Nche+ wee nyefee ya n’aka Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, ka o wee biri n’etiti ndị ya.
2 Ishmel nwa Netanaya na ndị ikom iri ahụ ya na ha so wee bilie jiri mma agha gbuo Gedalaya nwa Ahaịkam nwa Shefan.+ O wee gbuo onye eze Babịlọn mere onyeisi ala.+