1 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+ 2 Ndị Eze 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịlaịja wee sị ya: “Ịlaịsha, biko, nọdụ ebe a, n’ihi na Jehova ezipụwo m ka m gaa Jeriko.”+ Ma ọ sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, agaghị m ahapụ gị.” Ha wee bịarute Jeriko.
26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+
4 Ịlaịja wee sị ya: “Ịlaịsha, biko, nọdụ ebe a, n’ihi na Jehova ezipụwo m ka m gaa Jeriko.”+ Ma ọ sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, agaghị m ahapụ gị.” Ha wee bịarute Jeriko.