1 Samuel 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na mmadụ ahụ onye iro ya, ọ̀ ga-ezi ya ụzọ dị mma ọ ga-esi gbalaga?+ Ya mere, Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi na i meere m ihe ọma taa.
19 Ọ bụrụ na mmadụ ahụ onye iro ya, ọ̀ ga-ezi ya ụzọ dị mma ọ ga-esi gbalaga?+ Ya mere, Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi na i meere m ihe ọma taa.