2 Ndị Eze 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, oké ụnwụ dara na Sameria,+ ma, lee! ha nọchibidoro ya ruo mgbe otu isi ịnyịnya ibu+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab nsị nduru+ adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise.
25 Ka oge na-aga, oké ụnwụ dara na Sameria,+ ma, lee! ha nọchibidoro ya ruo mgbe otu isi ịnyịnya ibu+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab nsị nduru+ adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise.