-
2 Ndị Eze 7:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ọ bụrụ na anyị asị, ‘Ka anyị banye n’ime obodo,’ ebe ọ bụ na ụnwụ dị n’ime obodo, anyị ga-anwụrịrị n’ebe ahụ.+ Ọ bụrụkwa na anyị anọdụ ebe a, anyị ga-anwụrịrị. Ya mere, bịanụ ka anyị waba n’ebe ndị Siria mara ụlọikwuu. Ọ bụrụ na ha ahapụ anyị ndụ, anyị adịrị ndụ; ma ọ bụrụ na ha egbuo anyị, anyị anwụọnụ.”+
-