Abụ Ọma 105:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee kwuo ka ụnwụ daa n’ala ahụ;+Ọ gbajiri mkpara niile e ji ekonye achịcha.+ Ezikiel 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Mgbe m ga-ezipụ ajọ akụ́ bụ́ ụnwụ ka ọ bịakwasị unu,+ nke ga-abụ maka mbibi, ya bụ, akụ́ m ga-ezipụ ka o bibie unu,+ m ga-emekwa ka ụnwụ dị ukwuu n’ala unu, m ga-agbajisị mkpara unu ji ekonye achịcha.+
16 “‘Mgbe m ga-ezipụ ajọ akụ́ bụ́ ụnwụ ka ọ bịakwasị unu,+ nke ga-abụ maka mbibi, ya bụ, akụ́ m ga-ezipụ ka o bibie unu,+ m ga-emekwa ka ụnwụ dị ukwuu n’ala unu, m ga-agbajisị mkpara unu ji ekonye achịcha.+