26 Mgbe m gbajiri mkpara unu ji ekonye achịcha,+ ndị inyom iri ga na-emere unu achịcha n’otu ekwú ma na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀;+ unu ga-eri ihe ma afọ agaghị eju unu.+
14 Gị onwe gị ga-eri ihe ma afọ agaghị eju gị, o nweghị ihe ga-adị gị n’afọ.+ Ị ga-akwapụtakwa ihe, ma ị gaghị echekwa ha; ihe ọ bụla ị ga-akwapụta ka i chekwaa, m ga-enyefe ya n’aka mma agha.+