2 Ndị Eze 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, oké ụnwụ dara na Sameria,+ ma, lee! ha nọchibidoro ya ruo mgbe otu isi ịnyịnya ibu+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab nsị nduru+ adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise. 2 Ndị Eze 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, anyị siri+ nwa m rie.+ M wee sị ya n’echi ya, ‘Weta nwa gị ka anyị rie.’ Ma o zoro nwa ya.”
25 Ka oge na-aga, oké ụnwụ dara na Sameria,+ ma, lee! ha nọchibidoro ya ruo mgbe otu isi ịnyịnya ibu+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab nsị nduru+ adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise.
29 Ya mere, anyị siri+ nwa m rie.+ M wee sị ya n’echi ya, ‘Weta nwa gị ka anyị rie.’ Ma o zoro nwa ya.”