Joshụa 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee nye ha iwu, sị: “Lee, unu ga-ezo+ n’azụ obodo ahụ. Unu agala ebe dị nnọọ anya n’obodo ahụ, unu niile ga-adịkwa njikere. Joshụa 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ọ dị ugbu a, ọ kpọọrọ ihe dị ka puku ndị ikom ise wee mee ka ha zoo+ n’agbata Betel+ na E-aị, n’ebe ọdịda anyanwụ obodo ahụ. Ndị Ikpe 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Izrel wee mee ka ndị mmadụ zoo+ gburugburu Gibia ibuso ya agha. Ndị Ikpe 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma ndị agha ahụ zoro ezo mere ọsọ ọsọ gaa ibuso Gibia agha.+ Ndị agha ahụ zoro ezo+ wee gbasaa ma jiri ihu mma agha bibie obodo ahụ dum.+
4 O wee nye ha iwu, sị: “Lee, unu ga-ezo+ n’azụ obodo ahụ. Unu agala ebe dị nnọọ anya n’obodo ahụ, unu niile ga-adịkwa njikere.
12 Ka ọ dị ugbu a, ọ kpọọrọ ihe dị ka puku ndị ikom ise wee mee ka ha zoo+ n’agbata Betel+ na E-aị, n’ebe ọdịda anyanwụ obodo ahụ.
37 Ma ndị agha ahụ zoro ezo mere ọsọ ọsọ gaa ibuso Gibia agha.+ Ndị agha ahụ zoro ezo+ wee gbasaa ma jiri ihu mma agha bibie obodo ahụ dum.+