Aịzaya 41:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ.
25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ.