1 Samuel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.” 2 Samuel 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+ 2 Ndị Eze 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ruo mgbe eze Izrel na-agafe n’elu mgbidi na otu nwaanyị tikuru ya, sị: “Biko, zọpụta m, onyenwe m eze!”+ Luk 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma e nwere otu nwaanyị di ya nwụrụ n’obodo ahụ, ọ nọgidekwara na-agakwuru+ ọkàikpe ahụ, na-asị, ‘Hụ na m nwetara ikpe ziri ezi n’ikpe mụ na onye iro m.’
5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.”
4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+
26 O wee ruo mgbe eze Izrel na-agafe n’elu mgbidi na otu nwaanyị tikuru ya, sị: “Biko, zọpụta m, onyenwe m eze!”+
3 Ma e nwere otu nwaanyị di ya nwụrụ n’obodo ahụ, ọ nọgidekwara na-agakwuru+ ọkàikpe ahụ, na-asị, ‘Hụ na m nwetara ikpe ziri ezi n’ikpe mụ na onye iro m.’