38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nweta obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Remọt nke dị na Gilied,+ na ala ịta ahịhịa ya, na Mahaneyim+ na ala ịta ahịhịa ya,
3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ùnu maara n’ezie na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied?+ Ma o nweghị ihe anyị na-eme ịnapụta ya n’aka eze Siria.”