Diuterọnọmi 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke mere ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ihe arụ n’anya Jehova,+ ọrụ aka nke onye na-eji osisi na ígwè arụ ọrụ,+ onye debewokwara ya n’ebe zoro ezo.’ (Mmadụ niile ga-aza, sị, ‘Amen!’)+ Diuterọnọmi 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+ Abụ Ọma 119:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ị baworo ndị mpako a bụrụ ọnụ mba,+Bụ́ ndị si n’ihe i nyere n’iwu na-akpafu.+
15 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke mere ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ihe arụ n’anya Jehova,+ ọrụ aka nke onye na-eji osisi na ígwè arụ ọrụ,+ onye debewokwara ya n’ebe zoro ezo.’ (Mmadụ niile ga-aza, sị, ‘Amen!’)+
25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+