2 Ndị Eze 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ehab nwere ụmụ ndị ikom iri asaa+ na Sameria.+ Ya mere, Jihu dere akwụkwọ ozi zigara ndị isi+ Jezril, ndị okenye+ na ndị na-elekọtara Ehab ihe na Sameria, sị:
10 Ehab nwere ụmụ ndị ikom iri asaa+ na Sameria.+ Ya mere, Jihu dere akwụkwọ ozi zigara ndị isi+ Jezril, ndị okenye+ na ndị na-elekọtara Ehab ihe na Sameria, sị: