1 Ndị Eze 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, o dere akwụkwọ ozi+ n’aha Ehab ma were akara eze kaa ha,+ ma zigara ndị okenye+ na ndị a ma ama nọ n’obodo ya, bụ́ ndị ha na Nebọt bi, akwụkwọ ozi ndị ahụ.
8 Ya mere, o dere akwụkwọ ozi+ n’aha Ehab ma were akara eze kaa ha,+ ma zigara ndị okenye+ na ndị a ma ama nọ n’obodo ya, bụ́ ndị ha na Nebọt bi, akwụkwọ ozi ndị ahụ.