2 Samuel 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ozugbo ahụ, nwaanyị ahụ ji amamihe+ gakwuru ndị obodo ya niile, ha wee gbupụ Shiba nwa Bikraị isi wee tụọrọ ya Joab. O wee fụọ opi,+ ha wee si n’obodo ahụ lasasịa, onye ọ bụla wee laa n’ụlọ ya; Joab wee laghachikwuru eze na Jeruselem.
22 Ozugbo ahụ, nwaanyị ahụ ji amamihe+ gakwuru ndị obodo ya niile, ha wee gbupụ Shiba nwa Bikraị isi wee tụọrọ ya Joab. O wee fụọ opi,+ ha wee si n’obodo ahụ lasasịa, onye ọ bụla wee laa n’ụlọ ya; Joab wee laghachikwuru eze na Jeruselem.