2 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria. 2 Ndị Eze 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị ndị ọ hapụụrụ Jehoahaz ma e wezụga mmadụ iri ise ndị na-agba ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya iri nakwa puku ndị ikom iri ji ụkwụ aga,+ n’ihi na eze Siria bibiri ha,+ wee mee ka ha dị ka uzuzu nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.+
13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria.
7 N’ihi na ọ dịghị ndị ọ hapụụrụ Jehoahaz ma e wezụga mmadụ iri ise ndị na-agba ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya iri nakwa puku ndị ikom iri ji ụkwụ aga,+ n’ihi na eze Siria bibiri ha,+ wee mee ka ha dị ka uzuzu nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.+