-
2 Ihe E Mere 22:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Otú ọ dị, Jehoshabịat+ bụ́ ada eze si n’etiti ụmụ ndị ikom eze bụ́ ndị a chọrọ igbu kupụ Jehoash+ nwa Ehazaya na nzuzo wee debe ya na nwaanyị na-enye ya ara n’ọnụ ụlọ ndina nke dị n’ime. Jehoshabịat bụ́ ada Eze Jehoram,+ nwunye Jehoyada+ onye nchụàjà, (n’ihi na ya onwe ya bụ nwanne Ehazaya,) zoro ya n’ihi Atalaya, Atalaya egbughịkwa ya.+
-