Ndị Ikpe 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo. 2 Ndị Eze 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Jehova achọghị ịla Juda+ n’iyi n’ihi ohu ya bụ́ Devid,+ dị nnọọ ka o kwere ya nkwa inye ya na ụmụ ya oriọna+ mgbe niile. Abụ Ọma 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+
5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.
19 Ma Jehova achọghị ịla Juda+ n’iyi n’ihi ohu ya bụ́ Devid,+ dị nnọọ ka o kwere ya nkwa inye ya na ụmụ ya oriọna+ mgbe niile.
5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+